Jeremaya 14:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 A ga-atụpụ ndị ahụ ha na-eburu amụma n’okporo ámá ndị dị na Jeruselem n’ihi ụnwụ na mma agha, ọ dịghị onye ga-eli ha—ha onwe ha, ndị nwunye ha na ụmụ ha ndị ikom na ụmụ ha ndị inyom.+ M ga-awụkwasị ha ọdachi ha.’+
16 A ga-atụpụ ndị ahụ ha na-eburu amụma n’okporo ámá ndị dị na Jeruselem n’ihi ụnwụ na mma agha, ọ dịghị onye ga-eli ha—ha onwe ha, ndị nwunye ha na ụmụ ha ndị ikom na ụmụ ha ndị inyom.+ M ga-awụkwasị ha ọdachi ha.’+