Jeremaya 13:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Mgbe ị ga-asị n’obi gị,+ ‘Gịnị mere ihe ndị a ji dakwasị m?’+ ọ bụ ọtụtụ njehie gị mere e ji yipụ gị uwe mwụda gị;+ e mesowo ikiri ụkwụ gị ihe ike. Abụ Ákwá 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jeruselem emewo ihe doro anya na ọ bụ mmehie.+ Ọ bụ ya mere o ji ghọọ ihe na-asọ oyi.+Ndị niile na-akwanyere ya ùgwù ejikwaghị ya kpọrọ ihe,+ n’ihi na ha ahụwo ọtọ ya.+Ya onwe ya kwa na-asụ ude,+ chee ihu n’ebe ọzọ. Hosia 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ugbu a, m ga-ekpughe ihe o ji bụrụ nwaanyị n’ihu ndị ya na ha na-eme enyi,+ ọ dịghịkwa onye ga-anapụta ya n’aka m.+ Nehọm 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Lee! Ana m emegide gị,”+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, “m ga-ekpoli uwe mwụda gị wụchie gị ihu, m ga-eme ka mba dị iche iche hụ ọtọ+ gị, meekwa ka alaeze dị iche iche hụ ihe ihere gị.
22 Mgbe ị ga-asị n’obi gị,+ ‘Gịnị mere ihe ndị a ji dakwasị m?’+ ọ bụ ọtụtụ njehie gị mere e ji yipụ gị uwe mwụda gị;+ e mesowo ikiri ụkwụ gị ihe ike.
8 Jeruselem emewo ihe doro anya na ọ bụ mmehie.+ Ọ bụ ya mere o ji ghọọ ihe na-asọ oyi.+Ndị niile na-akwanyere ya ùgwù ejikwaghị ya kpọrọ ihe,+ n’ihi na ha ahụwo ọtọ ya.+Ya onwe ya kwa na-asụ ude,+ chee ihu n’ebe ọzọ.
10 Ugbu a, m ga-ekpughe ihe o ji bụrụ nwaanyị n’ihu ndị ya na ha na-eme enyi,+ ọ dịghịkwa onye ga-anapụta ya n’aka m.+
5 “Lee! Ana m emegide gị,”+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, “m ga-ekpoli uwe mwụda gị wụchie gị ihu, m ga-eme ka mba dị iche iche hụ ọtọ+ gị, meekwa ka alaeze dị iche iche hụ ihe ihere gị.