40 Mụ na ha ga-agba ndụ, bụ́ ọgbụgba ndụ ga-adịru mgbe ebighị ebi,+ na agaghị m agbakụta ha azụ, ka m wee meere ha ihe ọma;+ m ga-etinyekwa egwu m n’ime obi ha, ka ha ghara ịgbakụta m azụ.+
5 Ha ga na-ajụ ajụjụ ụzọ e si aga Zayọn, ha ga-eche ihu n’ụzọ ahụ,+ na-asị, ‘Bịanụ ka anyị na Jehova gbaa ndụ nke ga-adịru mgbe ebighị ebi, nke a na-agaghịkwa echefu echefu.’+