Abụ Ọma 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ka onye ọ bụla ghara ịdọri mkpụrụ obi m dị ka ọdụm si adọri anụ,+Wee dọkpụrụ m pụọ mgbe ọ na-adịghị onye ga-anapụta m.+ Nehọm 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Olee ebe ọgba ọdụm dị, oleekwa ebe ọgba ụmụ ọdụm tojuru etoju dị, bụ́ ebe ọdụm jeere ije banye,+ ebe nwa ọdụm nọ, ọ dịghịkwa onye na-eme ka ha maa jijiji?+ Zefanaya 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ndị isi nọ n’ime ya bụ ọdụm na-ebigbọ ebigbọ.+ Ndị na-ekpe ikpe na ya bụ anụ ọhịa wolf mgbede ndị na-adịghị atafọ ọkpụkpụ ọ bụla ruo ụtụtụ.+
2 Ka onye ọ bụla ghara ịdọri mkpụrụ obi m dị ka ọdụm si adọri anụ,+Wee dọkpụrụ m pụọ mgbe ọ na-adịghị onye ga-anapụta m.+
11 Olee ebe ọgba ọdụm dị, oleekwa ebe ọgba ụmụ ọdụm tojuru etoju dị, bụ́ ebe ọdụm jeere ije banye,+ ebe nwa ọdụm nọ, ọ dịghịkwa onye na-eme ka ha maa jijiji?+
3 Ndị isi nọ n’ime ya bụ ọdụm na-ebigbọ ebigbọ.+ Ndị na-ekpe ikpe na ya bụ anụ ọhịa wolf mgbede ndị na-adịghị atafọ ọkpụkpụ ọ bụla ruo ụtụtụ.+