15 Ụmụ ọdụm tojuru etoju na-ebigbọ ya;+ ha ebigbọwo.+ Ha wee mee ka ala ya bụrụ ihe ijuanya. Ha agbawo obodo ya niile ọkụ, nke mere na ọ dịghị onye bi na ha.+
17 “Izrel bụ atụrụ a chụsasịrị achụsasị.+ Ọ bụ ọdụm chụsasịrị ha.+ Eze Asiria ripịara ha na nke mbụ.+ Nebukadreza eze Babịlọn tara ọkpụkpụ ha na nke ikpeazụ a.+