2 Ndị Eze 23:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Jehoahaz+ gbara afọ iri abụọ na atọ mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara ọnwa atọ na Jeruselem. Aha nne ya bụ Hamutal+ nwa Jeremaya onye Libna. 2 Ihe E Mere 36:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ndị ala ahụ wee kpọrọ Jehoahaz+ nwa Josaya mee ya eze na Jeruselem n’ọnọdụ nna ya.+
31 Jehoahaz+ gbara afọ iri abụọ na atọ mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara ọnwa atọ na Jeruselem. Aha nne ya bụ Hamutal+ nwa Jeremaya onye Libna.