3 M wee sị eze: “Eze, ị ga-adị ndụ ruo mgbe ebighị ebi!+ Gịnị mere ihu m agaghị agbarụ agbarụ mgbe obodo m,+ ụlọ ebe e liri nna nna m hà,+ bụ ebe e bibiri ebibi, ọkụ erepịawokwa ọnụ ụzọ ámá ya niile?”+
10 N’ihi ihe eze na ndị ukwu ya kwuru, eze nwaanyị batara kpọmkwem n’ime ebe ahụ a nọ na-eri oriri. Eze nwaanyị wee sị: “Eze, ị ga-adị ndụ ruo mgbe ebighị ebi.+ Ka ihe dị gị n’uche ghara imenye gị ụjọ, ka ahụ́ gị gharakwa ịchagharị.