Ọpụpụ 23:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Akpọrọla chi ha isiala, ekwekwala ka a rata gị ife ha ofufe, emekwala ihe ọ bụla ga-eyi ihe niile ha rụrụ,+ kama ị ghaghị ịkwatu ha, ị ghaghịkwa ịkụtu ogidi+ nsọ ha. Mkpughe 12:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ha merikwara ya+ n’ihi ọbara Nwa Atụrụ ahụ,+ na n’ihi okwu ha gbara àmà ya,+ ha ahụghịkwa mkpụrụ obi ha+ n’anya ọbụna n’ihu ọnwụ.
24 Akpọrọla chi ha isiala, ekwekwala ka a rata gị ife ha ofufe, emekwala ihe ọ bụla ga-eyi ihe niile ha rụrụ,+ kama ị ghaghị ịkwatu ha, ị ghaghịkwa ịkụtu ogidi+ nsọ ha.
11 Ha merikwara ya+ n’ihi ọbara Nwa Atụrụ ahụ,+ na n’ihi okwu ha gbara àmà ya,+ ha ahụghịkwa mkpụrụ obi ha+ n’anya ọbụna n’ihu ọnwụ.