33 Lee! Ezi Onyenwe anyị, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha, na-egbukapụsị alaka ka ha dajisie;+ a na-egbutukwa ndị toro ogo, na-emekwa ka ndị dị elu dị ala.+
3 Lee! Onye Asiria, bụ́ osisi sida nke dị na Lebanọn,+ nke alaka ya mara mma,+ nke akwụkwọ ya rujuru eruju ma na-enye ndò, o tokwara ogologo,+ elu ya wee ruo n’eluigwe.+