1 Ndị Eze 8:50 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 50 gbaghara+ ndị gị bụ́ ndị mehiere+ gị, gbagharakwa ha iwu gị niile+ ha mebiri;+ meekwa ka ha ghọọ ndị kwesịrị imere ebere+ n’anya ndị dọọrọ ha n’agha, ha ga-emekwara ha ebere Abụ Ọma 106:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Ọ na-emekwa ka ha bụrụ ndị e kwesịrị imere ebereN’anya ndị niile dọọrọ ha n’agha.+ Ilu 16:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mgbe Jehova nwere obi ụtọ n’ụzọ mmadụ,+ ọ na-eme ka ya na ọbụna ndị iro ya dị n’udo.+
50 gbaghara+ ndị gị bụ́ ndị mehiere+ gị, gbagharakwa ha iwu gị niile+ ha mebiri;+ meekwa ka ha ghọọ ndị kwesịrị imere ebere+ n’anya ndị dọọrọ ha n’agha, ha ga-emekwara ha ebere