Job 14:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na ọbụna osisi nwere olileanya.Ọ bụrụ na e gbutuo ya, ọ ga-epulite ọzọ,+Ọ dịghịkwa mgbe ọ na-agaghị enwe ome. Daniel 4:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ozugbo ahụ,+ okwu ahụ mezuru n’isi Nebukadneza, a chụpụrụ ya n’etiti ụmụ mmadụ, o wee malite ịta ahịhịa dị ka ehi, igirigi nke eluigwe dekwara ahụ́ ya ruo mgbe ntutu isi ya toro ogologo dị ka ábụ́bà ugo, mbọ́ ya etookwa dị ka mbọ́ nnụnụ.+
7 N’ihi na ọbụna osisi nwere olileanya.Ọ bụrụ na e gbutuo ya, ọ ga-epulite ọzọ,+Ọ dịghịkwa mgbe ọ na-agaghị enwe ome.
33 Ozugbo ahụ,+ okwu ahụ mezuru n’isi Nebukadneza, a chụpụrụ ya n’etiti ụmụ mmadụ, o wee malite ịta ahịhịa dị ka ehi, igirigi nke eluigwe dekwara ahụ́ ya ruo mgbe ntutu isi ya toro ogologo dị ka ábụ́bà ugo, mbọ́ ya etookwa dị ka mbọ́ nnụnụ.+