Daniel 6:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ihe wee na-agaziri Daniel a n’alaeze Darayọs+ nakwa n’alaeze Saịrọs onye Peshia.+ Daniel 10:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’afọ nke atọ nke ọchịchị Saịrọs+ eze Peshia, e nwere ihe e kpugheere Daniel, onye aha ya bụ Belteshaza;+ ihe ahụ bụ eziokwu, e nwekwara oké ibu agha.+ Ọ ghọtara ihe ahụ, ghọtakwa ihe ọ hụrụ.+
10 N’afọ nke atọ nke ọchịchị Saịrọs+ eze Peshia, e nwere ihe e kpugheere Daniel, onye aha ya bụ Belteshaza;+ ihe ahụ bụ eziokwu, e nwekwara oké ibu agha.+ Ọ ghọtara ihe ahụ, ghọtakwa ihe ọ hụrụ.+