Daniel 5:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 “PIRES, e kewaala alaeze gị, were ya nye ndị Midia na ndị Peshia.”+ Daniel 8:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Mgbe m leliri anya, m hụrụ, ma, lee! e nwere otu ebule+ nke guzo n’ihu ọwa mmiri ahụ, o nwekwara mpi abụọ. Mpi ya abụọ ahụ toro ogologo, kama otu ka ibe ya ogologo, nke ahụ ka ogologo bụ nke tolitere n’ikpeazụ.+
3 Mgbe m leliri anya, m hụrụ, ma, lee! e nwere otu ebule+ nke guzo n’ihu ọwa mmiri ahụ, o nwekwara mpi abụọ. Mpi ya abụọ ahụ toro ogologo, kama otu ka ibe ya ogologo, nke ahụ ka ogologo bụ nke tolitere n’ikpeazụ.+