11 “Malite mgbe e wepụrụ+ àjà ahụ a na-achụ mgbe niile,+ nakwa mgbe e debere ihe arụ+ ahụ nke na-akpata ịtọgbọrọ n’efu, a ga-enwe otu puku ụbọchị, narị ụbọchị abụọ na iri itoolu.
15 “Ya mere, mgbe unu hụrụ ihe arụ nke na-akpata ịtọgbọrọ n’efu,+ nke Daniel onye amụma kwuru banyere ya, ka o guzo n’ebe nsọ,+ (onye na-agụ, ya jiri nghọta mee ihe,)
14 “Otú ọ dị, mgbe unu hụrụ ihe arụ+ nke na-akpata ịtọgbọrọ n’efu+ ka o guzo n’ebe ọ na-ekwesịghị iguzo (onye na-agụ, ya jiri nghọta mee ihe).+ Mgbe ahụ, ka ndị nọ na Judia malite ịgbaga n’ugwu.+