Ọpụpụ 9:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Kama, n’eziokwu, ọ bụ nke a mere m ji debe gị ndụ,+ iji gosi gị ike m nakwa iji mee ka a kpọsaa aha m n’ụwa dum.+ Nehemaya 9:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 I wee mee ihe ịrịba ama ma rụọ ọrụ ebube megide Fero na ndị niile na-ejere ya ozi nakwa ndị ala ya niile,+ n’ihi na ị maara na ha mesoro ha omume mpako;+ i wee meere onwe gị aha+ dị ka ọ dị taa. Abụ Ọma 106:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O wee zọpụta ha n’ihi aha ya,+Ka o wee mee ka a mara ịdị ike ya.+
16 Kama, n’eziokwu, ọ bụ nke a mere m ji debe gị ndụ,+ iji gosi gị ike m nakwa iji mee ka a kpọsaa aha m n’ụwa dum.+
10 I wee mee ihe ịrịba ama ma rụọ ọrụ ebube megide Fero na ndị niile na-ejere ya ozi nakwa ndị ala ya niile,+ n’ihi na ị maara na ha mesoro ha omume mpako;+ i wee meere onwe gị aha+ dị ka ọ dị taa.