Matiu 27:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 Ma, lee! ákwà mgbochi+ nke ebe nsọ dọwara ụzọ abụọ, malite n’elu ruo n’ala,+ ala wee maa jijiji, oké nkume wee gbawasịa.+ 2 Ndị Kọrịnt 5:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ya mere, ọ bụrụ na onye ọ bụla na Kraịst dị n’otu, ọ bụ ihe e kere ọhụrụ;+ ihe ochie agafewo,+ lee! ọ bụ ihe ọhụrụ dị ugbu a.+ Ndị Hibru 9:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 ee e, o jighị ọbara+ ewu na nke ụmụ oké ehi banye, kama o ji ọbara+ nke ya banye n’ebe nsọ ahụ naanị otu ugboro wee nwetara anyị nnapụta nke na-adịru mgbe ebighị ebi.+ Ndị Hibru 10:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Site ‘n’uche’+ ahụ nke o kwuru okwu ya, e dowo anyị nsọ+ site n’àjà e ji ahụ́ Jizọs Kraịst chụọ+ naanị otu ugboro.+
51 Ma, lee! ákwà mgbochi+ nke ebe nsọ dọwara ụzọ abụọ, malite n’elu ruo n’ala,+ ala wee maa jijiji, oké nkume wee gbawasịa.+
17 Ya mere, ọ bụrụ na onye ọ bụla na Kraịst dị n’otu, ọ bụ ihe e kere ọhụrụ;+ ihe ochie agafewo,+ lee! ọ bụ ihe ọhụrụ dị ugbu a.+
12 ee e, o jighị ọbara+ ewu na nke ụmụ oké ehi banye, kama o ji ọbara+ nke ya banye n’ebe nsọ ahụ naanị otu ugboro wee nwetara anyị nnapụta nke na-adịru mgbe ebighị ebi.+
10 Site ‘n’uche’+ ahụ nke o kwuru okwu ya, e dowo anyị nsọ+ site n’àjà e ji ahụ́ Jizọs Kraịst chụọ+ naanị otu ugboro.+