Daniel 5:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Darayọs+ onye Midia wee weghara alaeze ahụ mgbe ọ dị ihe dị ka afọ iri isii na abụọ. Daniel 9:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’afọ mbụ nke ọchịchị Darayọs+ nwa Ahazuirọs onye Midia,+ onye e mere eze ịchị alaeze ndị Kaldia;+