Diuterọnọmi 10:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu bụ Chi kasị chi niile+ na Onyenwenụ kasị ndị nwenụ niile,+ Chineke ukwu, onye dị ike ma dị egwu,+ onye na-adịghị ele onye ọ bụla anya n’ihu,+ ọ dịghịkwa eri ngarị,+ Abụ Ọma 82:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 82 Chineke guzo ná nzukọ+ nke Onye Dị Ike;+Ọ na-ekpe ikpe n’etiti chi dị iche iche, na-asị:+ Abụ Ọma 136:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Keleenụ Chi kasị chi niile:+N’ihi na obiọma ya na-adịru mgbe ebighị ebi;+
17 N’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu bụ Chi kasị chi niile+ na Onyenwenụ kasị ndị nwenụ niile,+ Chineke ukwu, onye dị ike ma dị egwu,+ onye na-adịghị ele onye ọ bụla anya n’ihu,+ ọ dịghịkwa eri ngarị,+