Ọpụpụ 18:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ugbu a, eji m ihe a merenụ, mgbe ndị Ijipt ji mpako meso ha omume, mara na Jehova dị ukwuu karịa chi niile ọzọ.”+ 2 Ihe E Mere 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ụlọ m ga-ewu ga-adị ukwuu,+ n’ihi na Chineke anyị dị ukwuu karịa chi niile ọzọ.+ Abụ Ọma 97:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na gị onwe gị, Jehova, bụ Onye Kasị Elu n’ụwa niile;+Ị rịgowo n’ebe dị nnọọ elu wee karịa chi niile ọzọ.+ Daniel 2:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 Eze wee gwa Daniel, sị: “N’ezie, Chineke unu bụ Chi kasị chi niile+ na Onyenwe ndị eze+ na Onye na-ekpughe ihe nzuzo, ebe i nwere ike ikpughe ihe nzuzo a.”+
11 Ugbu a, eji m ihe a merenụ, mgbe ndị Ijipt ji mpako meso ha omume, mara na Jehova dị ukwuu karịa chi niile ọzọ.”+
9 N’ihi na gị onwe gị, Jehova, bụ Onye Kasị Elu n’ụwa niile;+Ị rịgowo n’ebe dị nnọọ elu wee karịa chi niile ọzọ.+
47 Eze wee gwa Daniel, sị: “N’ezie, Chineke unu bụ Chi kasị chi niile+ na Onyenwe ndị eze+ na Onye na-ekpughe ihe nzuzo, ebe i nwere ike ikpughe ihe nzuzo a.”+