Hosia 12:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Jehova nwere okwu ikpe megide Juda,+ ọ ga-eme ka Jekọb zaa ajụjụ dị ka ụzọ ya niile si dị;+ ọ ga-akwụ ya ụgwọ dị ka omume ya si dị.+ Emọs 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 ‘Ọ bụ naanị unu ka m maara+ n’ime ezinụlọ niile dị n’elu ala.+ Ọ bụ ya mere m ga-eji mee ka unu zaa ajụjụ maka njehie unu niile.+ Ndị Rom 14:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ya mere, onye ọ bụla n’ime anyị ga-aza Chineke ajụjụ maka onwe ya.+ Ndị Hibru 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ dịghịkwa ihe e kere eke nke na-apụtaghị ìhè n’anya ya,+ ma ihe niile gba ọtọ, gherekwa oghe n’anya onye ahụ anyị ga-aza ajụjụ.+
2 “Jehova nwere okwu ikpe megide Juda,+ ọ ga-eme ka Jekọb zaa ajụjụ dị ka ụzọ ya niile si dị;+ ọ ga-akwụ ya ụgwọ dị ka omume ya si dị.+
2 ‘Ọ bụ naanị unu ka m maara+ n’ime ezinụlọ niile dị n’elu ala.+ Ọ bụ ya mere m ga-eji mee ka unu zaa ajụjụ maka njehie unu niile.+
13 Ọ dịghịkwa ihe e kere eke nke na-apụtaghị ìhè n’anya ya,+ ma ihe niile gba ọtọ, gherekwa oghe n’anya onye ahụ anyị ga-aza ajụjụ.+