Ndị Rom 9:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 n’ebe ahụ a gwara ha, sị, ‘Unu abụghị ndị m,’ n’ebe ahụ ka a ga-akpọ ha ‘ụmụ nke Chineke dị ndụ.’”+ 1 Pita 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na o nwere mgbe unu na-abụghị otu ndị, ma ugbu a, unu bụ ndị Chineke;+ unu bụbu ndị a na-emereghị ebere, ma ugbu a, unu bụ ndị e meere ebere.+
26 n’ebe ahụ a gwara ha, sị, ‘Unu abụghị ndị m,’ n’ebe ahụ ka a ga-akpọ ha ‘ụmụ nke Chineke dị ndụ.’”+
10 N’ihi na o nwere mgbe unu na-abụghị otu ndị, ma ugbu a, unu bụ ndị Chineke;+ unu bụbu ndị a na-emereghị ebere, ma ugbu a, unu bụ ndị e meere ebere.+