Jọn 1:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Otú ọ dị, ọ bụ ndị niile nabatara ya+ ka o nyere ikike ịghọ ụmụ Chineke,+ n’ihi na ha nwere okwukwe n’aha ya;+ Ndị Rom 8:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi na ndị niile mmụọ Chineke na-edu, ha bụ ụmụ Chineke.+ 2 Ndị Kọrịnt 6:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “‘M ga-abụkwara unu nna,+ unu ga-abụkwara m ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom,’+ ka Jehova Onye Pụrụ Ime Ihe Niile+ kwuru.”
12 Otú ọ dị, ọ bụ ndị niile nabatara ya+ ka o nyere ikike ịghọ ụmụ Chineke,+ n’ihi na ha nwere okwukwe n’aha ya;+
18 “‘M ga-abụkwara unu nna,+ unu ga-abụkwara m ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom,’+ ka Jehova Onye Pụrụ Ime Ihe Niile+ kwuru.”