2 Ndị Eze 13:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jehova wee weso+ Izrel iwe dị ọkụ, nke mere na o nyefere ha n’aka Hazel+ eze Siria na Ben-hedad+ nwa Hazel n’ụbọchị ha niile. 2 Ndị Eze 15:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Pul+ eze Asiria+ batara n’ala ahụ. N’ihi ya, Menahem nyere+ Pul otu puku talent ọlaọcha,+ ka o wee nyere ya aka mee ka alaeze ahụ guzosie ike n’aka ya.+
3 Jehova wee weso+ Izrel iwe dị ọkụ, nke mere na o nyefere ha n’aka Hazel+ eze Siria na Ben-hedad+ nwa Hazel n’ụbọchị ha niile.
19 Pul+ eze Asiria+ batara n’ala ahụ. N’ihi ya, Menahem nyere+ Pul otu puku talent ọlaọcha,+ ka o wee nyere ya aka mee ka alaeze ahụ guzosie ike n’aka ya.+