Levitikọs 26:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 M ga-eche ihu m megide unu, ndị iro unu ga-emeri unu;+ ndị kpọrọ unu asị ga-azọ unu ụkwụ,+ unu ga-agbakwa ọsọ mgbe ọ na-adịghị onye na-achụ unu.+ Diuterọnọmi 6:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 (n’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị, bụ́ onye nọ n’etiti unu, bụ Chineke nke chọrọ ofufe a na-ekewaghị ekewa,)+ ka Jehova bụ́ Chineke gị ghara iweso gị iwe dị ọkụ,+ o wee kpochapụ gị n’elu ala.+ Diuterọnọmi 7:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi na ọ ga-eme ka nwa gị nwoke kwụsị iso m, ha ga-efekwa chi ọzọ dị iche iche;+ Jehova ga-ewesokwa unu iwe dị ọkụ, ọ ga-alakwa gị n’iyi ọsọ ọsọ.+ Abụ Ọma 7:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Chineke bụ Onyeikpe nke na-ekpe ikpe ziri ezi,+Chineke na-ekwupụta amamikpe kwa ụbọchị. Ndị Hibru 12:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 N’ihi na Chineke anyị bụkwa ọkụ na-erepịa erepịa.+
17 M ga-eche ihu m megide unu, ndị iro unu ga-emeri unu;+ ndị kpọrọ unu asị ga-azọ unu ụkwụ,+ unu ga-agbakwa ọsọ mgbe ọ na-adịghị onye na-achụ unu.+
15 (n’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị, bụ́ onye nọ n’etiti unu, bụ Chineke nke chọrọ ofufe a na-ekewaghị ekewa,)+ ka Jehova bụ́ Chineke gị ghara iweso gị iwe dị ọkụ,+ o wee kpochapụ gị n’elu ala.+
4 N’ihi na ọ ga-eme ka nwa gị nwoke kwụsị iso m, ha ga-efekwa chi ọzọ dị iche iche;+ Jehova ga-ewesokwa unu iwe dị ọkụ, ọ ga-alakwa gị n’iyi ọsọ ọsọ.+