Hosia 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “‘N’ihi ya, m ga-atụgharị wepụ nri m na-enye ya n’oge ya, wepụkwa mmanya m dị ụtọ n’oge ya,+ m ga-anapụkwa ya ajị anụ m na ákwà linin m o ji kpuchie ọtọ ya.+
9 “‘N’ihi ya, m ga-atụgharị wepụ nri m na-enye ya n’oge ya, wepụkwa mmanya m dị ụtọ n’oge ya,+ m ga-anapụkwa ya ajị anụ m na ákwà linin m o ji kpuchie ọtọ ya.+