Ezikiel 23:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ha ga-eyipụkwa gị uwe gị,+ werekwa ihe ịchọ mma gị niile mara mma.+ Zefanaya 1:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 A ga-akwakọrọ akụ̀ ha, meekwa ka ụlọ ha tọgbọrọ n’efu.+ Ha ga-ewu ụlọ ma ha agaghị ebi n’ime ha;+ ha ga-akọkwa ubi vaịn ma ha agaghị aṅụ mmanya ya.+
13 A ga-akwakọrọ akụ̀ ha, meekwa ka ụlọ ha tọgbọrọ n’efu.+ Ha ga-ewu ụlọ ma ha agaghị ebi n’ime ha;+ ha ga-akọkwa ubi vaịn ma ha agaghị aṅụ mmanya ya.+