Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Aịzaya 3:18
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 18 N’ụbọchị ahụ, Jehova ga-ewepụ ịma mma ha: ọla ụkwụ ha na ihe ha na-eke n’isi, na ihe ịchọ mma ha ndị yiri ọnwa,+

  • Jeremaya 4:30
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 30 Ugbu a e bukọọrọ ihe niile i nwere, gịnị ka ị ga-eme, ebe ọ bụ na ị na-eyibu ákwà dị oké ọnụ ahịa,* ebe ọ bụ na ị na-ejibu ihe ịchọ mma ọlaedo achọ onwe gị mma, ebe ọ bụ na ị na-etebu uri anya ka anya gị buo ibu?+ Ọ bụ n’efu ka ị na-achọbu onwe gị mma.+ Ndị ọ na-agụ agụụ ka gị na ha nwee mmekọahụ ajụwo gị; ha anọwo na-achọ mkpụrụ obi gị.+

  • Ezikiel 16:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 M wee jiri ihe ịchọ mma chọọ gị mma, gbanye gị ọla aka+ n’aka, yinyekwa gị ihe olu n’olu.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya