30 N’ikpeazụ, Jihu bịara na Jezril,+ Jezibel+ nụkwara ya. O wee were uri anya tee+ n’anya ya ma chịkọta ntutu isi ya nke ọma+ wee si na windo na-eleda anya.+
40 Tụkwasị na nke ahụ, mgbe ha malitere izigara ndị ikom si n’ebe dị anya ozi, bụ́ ndị e zigaara onye ozi,+ lee! ha bịara,+ bụ́ ndị unu sara ahụ́ maka ha,+ tee uri anya,+ jirikwa ihe ịchọ mma chọọ onwe unu mma.+
4 Nwaanyị ahụ yi ákwà odo odo+ na ákwà uhie uhie,+ o jikwa ọlaedo na nkume dị oké ọnụ ahịa na nkume pel chọọ onwe ya mma,+ o jikwa iko ọlaedo+ nke jupụtara n’ihe arụ+ na ihe ndị na-adịghị ọcha o ji akwa iko n’aka.+