11 N’ehihie, i nwere ike ịgba ubi gị ogige nke ọma, i nwekwara ike ime ka mkpụrụ ị kụrụ puo n’ụtụtụ, ma a gaghị enwe ihe ubi n’ụbọchị ọrịa nakwa n’ụbọchị ihe mgbu nke na-enweghị ngwọta.+
27 Ma, lee! M ga-esetị aka m mee gị ihe,+ m ga-ebelatakwa ihe a na-enye gị,+ nyefeekwa gị n’aka ihe na-agụ mkpụrụ obi+ nke ndị inyom kpọrọ gị asị,+ bụ́ ndị inyom ndị Filistia,+ ndị inyom e wedara n’ala n’ihi omume gị rụrụ arụ.+