Jeremaya 31:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “Anụwo m ka Ifrem na-akwa ákwá arịrị,+ sị, ‘Ị gbaziwo m, ka m wee bụrụ onye a gbaziri agbazi,+ dị ka nwa ehi a na-azụghị azụ.+ Kpọghachite m, m ga-alọghachikwa,+ n’ihi na ị bụ Jehova bụ́ Chineke m.+ Hosia 5:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 M ga-ala, m ga-alaghachi n’ebe m si ruo mgbe ha buuru ikpe ọmụma ha;+ ha ga-achọ ihu m.+ Mgbe ha nọ n’oké ihe isi ike,+ ha ga-achọ m.”+ Luk 15:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 M ga-ebili gakwuru+ nna m, sị ya: “Nna m, emehiewo m Chineke,* mehiekwa gị.+
18 “Anụwo m ka Ifrem na-akwa ákwá arịrị,+ sị, ‘Ị gbaziwo m, ka m wee bụrụ onye a gbaziri agbazi,+ dị ka nwa ehi a na-azụghị azụ.+ Kpọghachite m, m ga-alọghachikwa,+ n’ihi na ị bụ Jehova bụ́ Chineke m.+
15 M ga-ala, m ga-alaghachi n’ebe m si ruo mgbe ha buuru ikpe ọmụma ha;+ ha ga-achọ ihu m.+ Mgbe ha nọ n’oké ihe isi ike,+ ha ga-achọ m.”+