Jeremaya 12:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Nke a bụ ihe Jehova kwuru megide ndị agbata obi m niile bụ́ ndị ọjọọ,+ ndị na-emetụ ihe nketa nke m mere ka ndị m, bụ́ Izrel, nweta, aka:+ “Lee, m ga-efopụ ha n’ala ha;+ m ga-efopụkwa ụlọ Juda n’etiti ha.+ Ezikiel 35:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Ebe ọ bụ na ị sịrị, ‘Mba abụọ ndị a na ala abụọ ndị a—ha ga-abụ nke m, anyị ga-ebichi ala abụọ ndị a,’+ ma Jehova nọ n’ebe ahụ,+ Zefanaya 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Anụwo m nkọcha Moab+ na-akọcha ndị m, nụkwa mkparị ụmụ Amọn+ na-akparị ha, ha na-ebulikwa onwe ha elu megide ókèala ha.
14 Nke a bụ ihe Jehova kwuru megide ndị agbata obi m niile bụ́ ndị ọjọọ,+ ndị na-emetụ ihe nketa nke m mere ka ndị m, bụ́ Izrel, nweta, aka:+ “Lee, m ga-efopụ ha n’ala ha;+ m ga-efopụkwa ụlọ Juda n’etiti ha.+
10 “Ebe ọ bụ na ị sịrị, ‘Mba abụọ ndị a na ala abụọ ndị a—ha ga-abụ nke m, anyị ga-ebichi ala abụọ ndị a,’+ ma Jehova nọ n’ebe ahụ,+
8 “Anụwo m nkọcha Moab+ na-akọcha ndị m, nụkwa mkparị ụmụ Amọn+ na-akparị ha, ha na-ebulikwa onwe ha elu megide ókèala ha.