Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Aịzaya 11:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 Ọ ga-ewelikwara mba niile ihe mgbaàmà wee kpọkọta ndị Izrel a chụsara achụsa.+ Ọ ga-esikwa na nsọtụ anọ nke ụwa kpọkọta ndị Juda a chụsara achụsa.+

  • Aịzaya 43:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 “Atụla egwu, n’ihi na m nọnyeere gị.+ M ga-esi n’ebe ọwụwa anyanwụ kpọlata mkpụrụ gị, m ga-esikwa n’ebe ọdịda anyanwụ kpọkọta gị.+

  • Aịzaya 49:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 Lee! Ndị nke a ga-esi ọbụna n’ebe dị anya bịa,+ lee! ndị nke a esi n’ebe ugwu+ nakwa n’ebe ọdịda anyanwụ bịa,+ ndị ọzọ esi n’ala Saịnim bịa.”

  • Jeremaya 23:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 kama ha ga-asị, ‘Dị nnọọ ka Jehova dị ndụ, bụ́ onye si n’ala dị n’ebe ugwu nakwa n’ala niile m chụsasịrị mkpụrụ nke ụlọ Izrel kpọpụta ha wee kpọlata ha,’ ha ga-ebikwa n’ala nke ha.”+

  • Ezikiel 34:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 Dị ka onye na-azụ ìgwè atụrụ ya si elekọta ha+ n’ụbọchị ọ nọ n’etiti atụrụ ya ndị gbasara agbasa,+ otú ahụ ka m ga-elekọta atụrụ m. M ga-anapụtakwa ha n’ebe niile a chụsasịrị ha n’ụbọchị ígwé ojii na oké ọchịchịrị.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya