Jeremaya 30:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ewoo! N’ihi na ụbọchị ahụ bụ oké ụbọchị,+ ọ dịghị ụbọchị ọzọ dị ka ya,+ ọ bụkwa oge ahụhụ nye Jekọb.+ Ma a ga-azọpụta ya n’ahụhụ ahụ.” Emọs 5:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “‘Ahụhụ ga-adịrị ndị agụụ ụbọchị Jehova na-agụsi ike!+ Gịnịzi ka ụbọchị Jehova ga-apụtara unu?+ Ọ ga-abụ ọchịchịrị, ọ bụghị ìhè,+ Zefanaya 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ụbọchị ahụ bụ ụbọchị oké iwe, ụbọchị ahụhụ na nke nhụjuanya,+ ụbọchị oké ifufe na nke ịtọgbọrọ n’efu, ụbọchị ọchịchịrị na nke itiri,+ ụbọchị ígwé ojii na nke oké ọchịchịrị,
7 Ewoo! N’ihi na ụbọchị ahụ bụ oké ụbọchị,+ ọ dịghị ụbọchị ọzọ dị ka ya,+ ọ bụkwa oge ahụhụ nye Jekọb.+ Ma a ga-azọpụta ya n’ahụhụ ahụ.”
18 “‘Ahụhụ ga-adịrị ndị agụụ ụbọchị Jehova na-agụsi ike!+ Gịnịzi ka ụbọchị Jehova ga-apụtara unu?+ Ọ ga-abụ ọchịchịrị, ọ bụghị ìhè,+
15 Ụbọchị ahụ bụ ụbọchị oké iwe, ụbọchị ahụhụ na nke nhụjuanya,+ ụbọchị oké ifufe na nke ịtọgbọrọ n’efu, ụbọchị ọchịchịrị na nke itiri,+ ụbọchị ígwé ojii na nke oké ọchịchịrị,