Ezikiel 25:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Ebe ọ bụ na ndị Filistia abọwo ọbọ,+ ha wee jiri ịkwa emo nke dị ná mkpụrụ obi ha na ibu iro nke na-adịru mgbe a na-akaghị aka+ na-abọrọ onwe ha ọbọ, iji weta mbibi.+
15 “Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Ebe ọ bụ na ndị Filistia abọwo ọbọ,+ ha wee jiri ịkwa emo nke dị ná mkpụrụ obi ha na ibu iro nke na-adịru mgbe a na-akaghị aka+ na-abọrọ onwe ha ọbọ, iji weta mbibi.+