18 Ma ndị Filistia+ wakporo obodo ndị dị na Shefila+ na Negeb+ nke Juda wee weghara Bet-shimesh+ na Aịjalọn+ na Gedirọt+ na Soko+ na obodo nta ya niile, na Timna+ na obodo nta ya niile, na Gimzo na obodo nta ya niile; ha wee biri n’ebe ahụ.
12 Siria ga-esi n’ebe ọwụwa anyanwụ,+ ndị Filistia ga-esikwa n’azụ,+ ha ga-emeghe ọnụ ripịa Izrel.+ N’ihi ihe a dum, iwe ya adajụbeghị, kama aka ya ka setịrị esetị.+
6 “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘“N’ihi nnupụisi atọ nke Geza nupụrụ+ nakwa n’ihi nnupụisi anọ o nupụrụ, m gaghị eme ka ọ laghachi azụ, n’ihi na ha kpọọrọ ìgwè ndị niile a dọọrọ n’agha+ kpọnye Idọm.+