Aịzaya 35:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ala ịkpa na ógbè mmiri na-adịghị ga-enwe aṅụrị,+ mbara ọzara ga-aṅụrị ọṅụ, waakwa okooko dị ka okooko safrọn.+ Aịzaya 55:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “N’ihi na unu ga-eji ọṅụ pụta,+ a ga-ejikwa udo kpọbata unu.+ Ugwu ukwu na ugwu nta ga-eti mkpu ọṅụ n’ihu unu,+ osisi niile dị n’ọhịa ga-akụkwa aka.+
35 Ala ịkpa na ógbè mmiri na-adịghị ga-enwe aṅụrị,+ mbara ọzara ga-aṅụrị ọṅụ, waakwa okooko dị ka okooko safrọn.+
12 “N’ihi na unu ga-eji ọṅụ pụta,+ a ga-ejikwa udo kpọbata unu.+ Ugwu ukwu na ugwu nta ga-eti mkpu ọṅụ n’ihu unu,+ osisi niile dị n’ọhịa ga-akụkwa aka.+