Aịzaya 46:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “Geenụ m ntị, gị ụlọ Jekọb na unu niile ndị fọdụrụ n’ụlọ Izrel,+ ndị m buru malite mgbe unu nọ n’afọ, ndị m buru malite mgbe unu nọ n’akpa nwa.+ Hosia 4:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ụmụ Izrel, nụrụnụ okwu Jehova, n’ihi na Jehova nwere okwu ikpe megide ndị bi n’ala a,+ n’ihi na eziokwu+ na obiọma* na ihe ọmụma banyere Chineke adịghị n’ala a.+
3 “Geenụ m ntị, gị ụlọ Jekọb na unu niile ndị fọdụrụ n’ụlọ Izrel,+ ndị m buru malite mgbe unu nọ n’afọ, ndị m buru malite mgbe unu nọ n’akpa nwa.+
4 Ụmụ Izrel, nụrụnụ okwu Jehova, n’ihi na Jehova nwere okwu ikpe megide ndị bi n’ala a,+ n’ihi na eziokwu+ na obiọma* na ihe ọmụma banyere Chineke adịghị n’ala a.+