Ọpụpụ 32:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Bịa duru ndị Izrel gawa n’ebe m gwara gị okwu banyere ya. Lee! Mmụọ ozi m ga-ebutere gị ụzọ,+ ọ bụkwa n’ụbọchị m ga-enye ntaramahụhụ ka m ga-enye ha ntaramahụhụ maka mmehie ha.”+ Jeremaya 9:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 “Lee! Ụbọchị na-abịa,” ka Jehova kwuru, “mgbe m ga-eme ka ha zaa ajụjụ, ya bụ, ndị niile e biri úgwù ma ka bụrụ ndị a na-ebighị úgwù,+ Hosia 4:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Ọ ga-adịrị ndị nkịtị otú ọ dịịrị onye nchụàjà;+ m ga-emekwa ka ha zaa ajụjụ maka ụzọ ha;+ m ga-emekwa ka ha buru ihe ha metara.+
34 Bịa duru ndị Izrel gawa n’ebe m gwara gị okwu banyere ya. Lee! Mmụọ ozi m ga-ebutere gị ụzọ,+ ọ bụkwa n’ụbọchị m ga-enye ntaramahụhụ ka m ga-enye ha ntaramahụhụ maka mmehie ha.”+
25 “Lee! Ụbọchị na-abịa,” ka Jehova kwuru, “mgbe m ga-eme ka ha zaa ajụjụ, ya bụ, ndị niile e biri úgwù ma ka bụrụ ndị a na-ebighị úgwù,+
9 “Ọ ga-adịrị ndị nkịtị otú ọ dịịrị onye nchụàjà;+ m ga-emekwa ka ha zaa ajụjụ maka ụzọ ha;+ m ga-emekwa ka ha buru ihe ha metara.+