Abụ Ọma 62:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jehova, ọ bụ gị nwe obiọma,*+N’ihi na gị onwe gị na-akwụ onye ọ bụla ụgwọ dị ka ọrụ ya si dị.+ Ilu 5:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Njehie onye ajọ omume ga-anwụde ya,+ ọ bụkwa ụdọ mmehie nke ya ka a ga-eji jide ya.+ Jeremaya 17:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Mụ onwe m bụ́ Jehova na-enyocha obi,+ na-enyocha akụrụ,+ ọbụna ịkwụ onye ọ bụla ụgwọ dị ka ụzọ ya si dị,+ dị ka ihe o metara si dị.+ Zekaraya 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Otú ọ dị, ọ̀ bụ na okwu m na ụkpụrụ m ndị m nyere ndị ohu m, bụ́ ndị amụma,+ n’iwu emezughị n’isi nna unu hà?’+ Ha wee lọghachi, sị: ‘Ihe Jehova bu n’obi ime anyị+ dị ka ụzọ anyị na omume anyị si dị, ọ bụ ya ka o mere anyị.’”+
10 Mụ onwe m bụ́ Jehova na-enyocha obi,+ na-enyocha akụrụ,+ ọbụna ịkwụ onye ọ bụla ụgwọ dị ka ụzọ ya si dị,+ dị ka ihe o metara si dị.+
6 Otú ọ dị, ọ̀ bụ na okwu m na ụkpụrụ m ndị m nyere ndị ohu m, bụ́ ndị amụma,+ n’iwu emezughị n’isi nna unu hà?’+ Ha wee lọghachi, sị: ‘Ihe Jehova bu n’obi ime anyị+ dị ka ụzọ anyị na omume anyị si dị, ọ bụ ya ka o mere anyị.’”+