2 Ndị Eze 25:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 E wee kwatuo mgbidi obodo+ ahụ, ndị agha niile wee si n’ụzọ ọnụ ụzọ ámá nke dị n’agbata mgbidi abụọ ndị dị n’akụkụ ubi eze gbaa ọsọ n’abalị,+ ka ndị Kaldia+ gbara obodo ahụ gburugburu ibuso ya agha; eze wee gbara gawa+ n’ụzọ gara Araba.+
4 E wee kwatuo mgbidi obodo+ ahụ, ndị agha niile wee si n’ụzọ ọnụ ụzọ ámá nke dị n’agbata mgbidi abụọ ndị dị n’akụkụ ubi eze gbaa ọsọ n’abalị,+ ka ndị Kaldia+ gbara obodo ahụ gburugburu ibuso ya agha; eze wee gbara gawa+ n’ụzọ gara Araba.+