Jenesis 9:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Onye ọ bụla nke na-awụfu ọbara mmadụ, mmadụ ga-awụfu ọbara ya,+ n’ihi na Chineke kere mmadụ n’oyiyi ya. Diuterọnọmi 21:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova, emela ka ọ dị n’isi ndị gị bụ́ Izrel, bụ́ ndị ị napụtara,+ emekwala ka ikpe ọmụma ọbara nke na-emeghị ihe ọjọọ+ dịrị n’etiti ndị gị bụ́ Izrel.’ A gaghịkwa eme ka ikpe ọmụma ọbara ahụ dị n’isi ha.
6 Onye ọ bụla nke na-awụfu ọbara mmadụ, mmadụ ga-awụfu ọbara ya,+ n’ihi na Chineke kere mmadụ n’oyiyi ya.
8 Jehova, emela ka ọ dị n’isi ndị gị bụ́ Izrel, bụ́ ndị ị napụtara,+ emekwala ka ikpe ọmụma ọbara nke na-emeghị ihe ọjọọ+ dịrị n’etiti ndị gị bụ́ Izrel.’ A gaghịkwa eme ka ikpe ọmụma ọbara ahụ dị n’isi ha.