22 Ha wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala wee sị: “Biko, Chineke, Chineke nke mmụọ nke ụdị anụ ahụ́ ọ bụla,+ naanị otu onye ọ̀ ga-emehie, i wee weso nzukọ a dum iwe?”+
15 Ma, ya doo unu anya na ọ bụrụ na unu egbuo m, ọ bụ ọbara na-emeghị ihe ọjọọ ka unu na-eme ka ọ dịrị n’isi unu nakwa n’isi obodo a nakwa n’isi ndị bi na ya,+ n’ihi na n’eziokwu, ọ bụ Jehova ziri m ka m bịakwute unu kwuo ihe a niile ná ntị unu.”+
14 Ha wee kpọkuo Jehova, sị:+ “Ewoo, Jehova, biko, ka anyị ghara ịla n’iyi n’ihi mkpụrụ obi nwoke a! Emekwala ka ọbara+ na-emeghị ihe ọjọọ dị anyị n’isi, ebe ọ bụ na gị onwe gị, Jehova, emewo ihe masịrị gị!”+