Jenesis 18:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ebreham wee bịaruo nso malite ịsị: “Ị̀ ga-ekpochapụkọta ndị ezi omume na ndị ajọ omume?+ 2 Samuel 24:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Mgbe Devid hụrụ mmụọ ozi ahụ nọ na-egbu ndị mmadụ, ọ sịrị Jehova, ee, ọ sịrị: “Lee, ọ bụ m mehiere, ọ bụkwa m mere ihe ọjọọ; ma atụrụ+ ndị a—gịnị ka ha mere? Biko, ka aka gị bịakwasị m,+ bịakwasịkwa ụlọ nna m.”
17 Mgbe Devid hụrụ mmụọ ozi ahụ nọ na-egbu ndị mmadụ, ọ sịrị Jehova, ee, ọ sịrị: “Lee, ọ bụ m mehiere, ọ bụkwa m mere ihe ọjọọ; ma atụrụ+ ndị a—gịnị ka ha mere? Biko, ka aka gị bịakwasị m,+ bịakwasịkwa ụlọ nna m.”