Abụ Ọma 103:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọ dịghị emeso anyị dị ka mmehie anyị si dị;+Ọ dịghịkwa enye anyị ntaramahụhụ dị ka njehie anyị si dị.+ Abụ Ọma 103:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jehova emeworo ndị na-atụ egwu ya ebere+Dị ka nna si emere ụmụ ya ebere.+ Abụ Ọma 121:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jehova na-eche gị nche.+Jehova bụ ndò gị+ n’aka nri gị.+
10 Ọ dịghị emeso anyị dị ka mmehie anyị si dị;+Ọ dịghịkwa enye anyị ntaramahụhụ dị ka njehie anyị si dị.+