Ezikiel 24:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Sụọ ude, ekwula okwu. Erukwarala ndị nwụrụ anwụ uju.+ Kee ákwà isi gị,+ yinyekwa akpụkpọ ụkwụ gị n’ụkwụ gị.+ Ekpuchikwala afụ ọnụ gị,*+ erikwala nri mmadụ nyere gị.”+
17 Sụọ ude, ekwula okwu. Erukwarala ndị nwụrụ anwụ uju.+ Kee ákwà isi gị,+ yinyekwa akpụkpọ ụkwụ gị n’ụkwụ gị.+ Ekpuchikwala afụ ọnụ gị,*+ erikwala nri mmadụ nyere gị.”+