2 Ndị Eze 17:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 O wee ruo na n’ihi na ụmụ Izrel mehiere+ Jehova bụ́ Chineke ha, bụ́ onye kpọpụtara ha n’ala Ijipt n’aka Fero eze Ijipt,+ ha wee malite ịtụ egwu chi ọzọ;+ Jeremaya 2:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọ́ bụghị gị mere onwe gị ihe a site n’ịhapụ Jehova bụ́ Chineke+ gị n’oge o du gị na-eje n’ụzọ?+
7 O wee ruo na n’ihi na ụmụ Izrel mehiere+ Jehova bụ́ Chineke ha, bụ́ onye kpọpụtara ha n’ala Ijipt n’aka Fero eze Ijipt,+ ha wee malite ịtụ egwu chi ọzọ;+