Aịzaya 55:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “N’ihi na echiche unu abụghị echiche m,+ ụzọ m abụghịkwa ụzọ unu,”+ ka Jehova kwuru. Jeremaya 29:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “‘N’ihi na mụ onwe m maara nke ọma ihe m na-echere unu,’+ ka Jehova kwuru, ‘echiche udo, ọ bụghị nke ọdachi,+ ime ka unu nwee ọdịnihu na olileanya.+ Ndị Rom 11:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Lee otú ngọzi+ na amamihe+ na ihe ọmụma+ nke Chineke si dị omimi! Lee otú a na-apụghị ịchọpụtacha ikpe ya,+ na otú a na-apụghị ịchọpụtacha ụzọ ya!
11 “‘N’ihi na mụ onwe m maara nke ọma ihe m na-echere unu,’+ ka Jehova kwuru, ‘echiche udo, ọ bụghị nke ọdachi,+ ime ka unu nwee ọdịnihu na olileanya.+
33 Lee otú ngọzi+ na amamihe+ na ihe ọmụma+ nke Chineke si dị omimi! Lee otú a na-apụghị ịchọpụtacha ikpe ya,+ na otú a na-apụghị ịchọpụtacha ụzọ ya!