Aịzaya 21:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Unu ndị m a zọchara azọcha nakwa nwa nke si n’ebe m na-azọcha mkpụrụ,+ akọworo m unu ihe m nụrụ n’ọnụ Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel. Luk 3:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 O ji shọvel o ji afụcha ihe n’aka iji debe ebe nzọcha mkpụrụ ya ọcha nke ọma nakwa ka o kpokọba+ ọka wit n’ụlọ nkwakọba ihe ya, ma ọ ga-agba igbogbo+ ya ọkụ n’ọkụ+ nke a na-apụghị imenyụ emenyụ.”
10 Unu ndị m a zọchara azọcha nakwa nwa nke si n’ebe m na-azọcha mkpụrụ,+ akọworo m unu ihe m nụrụ n’ọnụ Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel.
17 O ji shọvel o ji afụcha ihe n’aka iji debe ebe nzọcha mkpụrụ ya ọcha nke ọma nakwa ka o kpokọba+ ọka wit n’ụlọ nkwakọba ihe ya, ma ọ ga-agba igbogbo+ ya ọkụ n’ọkụ+ nke a na-apụghị imenyụ emenyụ.”