Jeremaya 18:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “Ugbu a, biko, gwa ndị Juda na ndị bi na Jeruselem, sị, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Lee, m na-akwadebere unu ọdachi, na-echekwa echiche ime unu ihe.+ Biko, onye ọ bụla n’ime unu hapụ ụzọ ọjọọ ya, meekwanụ ka ụzọ unu na omume unu dị mma.”’”+ Jems 2:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihi na a ga-ekpe onye na-adịghị eme ebere ikpe n’emereghị ya ebere.+ Ya mere, ebere na-emeri ikpe.
11 “Ugbu a, biko, gwa ndị Juda na ndị bi na Jeruselem, sị, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Lee, m na-akwadebere unu ọdachi, na-echekwa echiche ime unu ihe.+ Biko, onye ọ bụla n’ime unu hapụ ụzọ ọjọọ ya, meekwanụ ka ụzọ unu na omume unu dị mma.”’”+
13 N’ihi na a ga-ekpe onye na-adịghị eme ebere ikpe n’emereghị ya ebere.+ Ya mere, ebere na-emeri ikpe.