3 Ikekwe, ha ga-ege ntị, onye ọ bụla n’ime ha ewee hapụ ụzọ ọjọọ ya,+ m ga-agbanwekwa obi m banyere ọdachi m bu n’obi ime ka ọ dakwasị ha n’ihi omume ọjọọ ha.+
3 “N’ihi ya, nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Lee, m na-eche echiche iwetara ezinụlọ a+ ọdachi+ nke unu na-agaghị agbụrụ isi unu na ya,+ ka unu wee ghara ịdị mpako;+ n’ihi na ọ bụ oge ọdachi.+